Tag: proud race

  • Ụbọchị taa (Today) : Igbo Love poem (Abụ ihunanya)

    Ụbọchị taa Anam ede nke a I gwa gị otu ụbọchim siri ga I maram ka onye na achị atụrụ Marakwa na enweghim ihe niile ichọrọ Ụbọchị niile anam akpahara ọhịa Na achọ ihe atụrụm ga eri I mara na enweghi ihe na enyem Obi ụtọ karia ndu mkpachara anya O bụ nke a kam…