Bilie dikem! Eze ndi eze niile Chukwu nnam Aka m di n’elu, Chi ọma m Onye ike niile di n’aka Anyị ga kporo Gị isi n’ala Nani gi bu chi di ndụ. Kedụ ihe mmadụ bụ, Ma ọ bụrụ na, ime ghi ya otu? Anam enya gi ekele Ndi Igbo kwenu, kelenu Chineke N’ihi rue…