Tag: English language

  • Ubochi taa (Today) : Igbo Love poem (Abu ihunanya)

    Ubochi taa Anam ede nke a I gwa gi otu ubochim siri ga I maram ka onye na achi aturu Marakwa na enweghim ihe niile ichoro Ubochi niile anam akpahara ohia Na acho ihe aturum ga eri I mara na enweghi ihe na enyem Obi uto karia ndu mkpachara anya O bu nke a kam…

  • Nneoma

    Nneoma, nwayi oma m ji eme onu Obidiya, Anam ede akwukwo a N’ihi gi, n’ihi ihunanya gi Iru gi di ka mmiri no n’iyi Ochi gi na-eme m obi uto Enweghi ihe m ga eji tunyere ya Lee kwa mgbe akwa n’egbum I kpom si “Bia, kam bie gi oma Tinye aka gi n’akam Biko…