Tag: Nneoma

  • Nneoma

    Nneoma, nwayi oma m ji eme onu Obidiya, Anam ede akwukwo a N’ihi gi, n’ihi ihunanya gi Iru gi di ka mmiri no n’iyi Ochi gi na-eme m obi uto Enweghi ihe m ga eji tunyere ya Lee kwa mgbe akwa n’egbum I kpom si “Bia, kam bie gi oma Tinye aka gi n’akam Biko…